Ọrụ Ndịozi 11:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 ọ ga-agwakwa gị ihe ndị ahụ bụ́ ihe ndị a pụrụ isite na ha zọpụta gị na ezinụlọ gị.’+ Ọrụ Ndịozi 18:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ma Krispọs,+ onyeisi oche nke ụlọ nzukọ ghọrọ onye kwere ekwe n’Onyenwe anyị, otú a kwa ka ọ dị ezinụlọ ya dum. Ọtụtụ n’ime ndị Kọrịnt bụ́ ndị nụrụ ya malitere ikwere nakwa ịbụ ndị e mere baptizim.
8 Ma Krispọs,+ onyeisi oche nke ụlọ nzukọ ghọrọ onye kwere ekwe n’Onyenwe anyị, otú a kwa ka ọ dị ezinụlọ ya dum. Ọtụtụ n’ime ndị Kọrịnt bụ́ ndị nụrụ ya malitere ikwere nakwa ịbụ ndị e mere baptizim.