Matiu 9:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ma ebe Jizọs maara ihe ha na-eche,+ ọ sịrị: “Gịnị mere unu ji na-eche ihe dị njọ n’obi unu?+ Jọn 2:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ma Jizọs enyefeghị+ ha onwe ya n’ihi na ọ maara ha niile Jọn 13:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ezie, ọ maara onye na-arara ya nye.+ Ọ bụ ya mere o ji sị: “Ọ bụghị unu niile dị ọcha.”