Ilu 8:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 mgbe ahụ, m nọ n’akụkụ ya dị ka onye ọkà ọrụ,+ m wee bụrụ onye ihe ya masịrị ya karịsịa+ kwa ụbọchị, mụ onwe m na-aṅụrịkwa ọṅụ n’ihu ya mgbe niile,+ Jọn 13:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ọ dị otu onye n’ime ndị na-eso ụzọ Jizọs nke nọ nso n’obi ya na-eri ihe, Jizọs hụkwara ya n’anya.+
30 mgbe ahụ, m nọ n’akụkụ ya dị ka onye ọkà ọrụ,+ m wee bụrụ onye ihe ya masịrị ya karịsịa+ kwa ụbọchị, mụ onwe m na-aṅụrịkwa ọṅụ n’ihu ya mgbe niile,+
23 Ọ dị otu onye n’ime ndị na-eso ụzọ Jizọs nke nọ nso n’obi ya na-eri ihe, Jizọs hụkwara ya n’anya.+