27 Nna m enyefewo m ihe niile n’aka,+ ọ dịghịkwa onye maara Ọkpara ahụ n’ụzọ zuru ezu ma e wezụga Nna ya,+ ọ dịghịkwa onye maara Nna m n’ụzọ zuru ezu ma e wezụga Ọkpara ya na onye ọ bụla Ọkpara ya chọrọ ikpughere ya.+
22 Nna m enyefewo ihe niile n’aka m,+ ọ dịghịkwa onye maara onye Ọkpara ahụ bụ ma e wezụga Nna+ ya; ọ dịghịkwa onye maara onye Nna ahụ bụ ma e wezụga Ọkpara+ ya nakwa onye Ọkpara ya chọrọ ikpughere ya.”
2 Ndị m hụrụ n’anya, ugbu a, anyị bụ ụmụ Chineke,+ ma e mebeghị ka ihe anyị ga-abụ pụta ìhè.+ Anyị maara na mgbe ọ bụla e mere ka onye ahụ pụta ìhè,+ anyị ga-adị ka ya,+ n’ihi na anyị ga-ahụ ya otú ọ dị.+