3 Onye a ọ́ bụghị ọkwá nkà ahụ,+ nwa Meri+ nakwa nwanne Jems+ na Josef na Judas na Saịmọn?+ Ọ̀ bụkwa na anyị na ụmụnne ya ndị inyom anọghị n’ebe a?” Ha wee malite ịsụ ngọngọ n’ihi ya.+
14 Jizọs zara ha, sị: “Ọ bụrụgodị na m na-agba àmà banyere onwe m, àmà m+ bụ eziokwu, n’ihi na amaara m ebe m si bịa na ebe m na-aga.+ Ma unu amaghị ebe m si bịa na ebe m na-aga.