Jọn 7:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Gawanụ ememme ahụ; agawabeghị m ememme a, n’ihi na oge m a kara aka+ eruchabeghị.”+