Jọn 4:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ya mere, nwaanyị Sameria ahụ sịrị ya: “N’agbanyeghị na ị bụ onye Juu, olee otú i si na-arịọ m ka m nye gị mmiri ka ị ṅụọ, ebe m bụ nwaanyị Sameria?” (N’ihi na ndị Juu na ndị Sameria adịghị emekọ ihe.)+
9 Ya mere, nwaanyị Sameria ahụ sịrị ya: “N’agbanyeghị na ị bụ onye Juu, olee otú i si na-arịọ m ka m nye gị mmiri ka ị ṅụọ, ebe m bụ nwaanyị Sameria?” (N’ihi na ndị Juu na ndị Sameria adịghị emekọ ihe.)+