Luk 12:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 “Unu atụla egwu,+ ìgwè atụrụ nta,+ n’ihi na ọ dị Nna unu mma inye unu alaeze.+ Jọn 10:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 “N’ezie, n’ezie, ana m asị unu, Onye na-adịghị esi n’ọnụ ụzọ+ abanye n’ogige atụrụ, nke na-arịgo ebe ọzọ, bụ onye ohi na onye na-apụnara mmadụ ihe.+
10 “N’ezie, n’ezie, ana m asị unu, Onye na-adịghị esi n’ọnụ ụzọ+ abanye n’ogige atụrụ, nke na-arịgo ebe ọzọ, bụ onye ohi na onye na-apụnara mmadụ ihe.+