Jọn 5:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 N’ezie, n’ezie, ana m asị unu, Onye na-anụ okwu m ma kwere n’onye ahụ nke zitere m nwere ndụ ebighị ebi,+ ọ dịghịkwa aba n’ikpe kama o siwo n’ọnwụ gafere ná ndụ.+ Jọn 17:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 ebe i nyere ya ikike n’ebe anụ ahụ́ niile dị,+ ka o wee nye ndị ahụ niile i nyere ya+ ndụ ebighị ebi.+
24 N’ezie, n’ezie, ana m asị unu, Onye na-anụ okwu m ma kwere n’onye ahụ nke zitere m nwere ndụ ebighị ebi,+ ọ dịghịkwa aba n’ikpe kama o siwo n’ọnwụ gafere ná ndụ.+
2 ebe i nyere ya ikike n’ebe anụ ahụ́ niile dị,+ ka o wee nye ndị ahụ niile i nyere ya+ ndụ ebighị ebi.+