Jọn 8:59 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 59 Ya mere, ha tụtụụrụ nkume ka ha tụọ ya;+ ma Jizọs zoro wee pụọ n’ụlọ nsọ ahụ. Jọn 10:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ndị Juu buliri nkume ọzọ ka ha tụọ ya.+