Jọn 4:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Nwaanyị ahụ wee sị ya: “Amaara m na Mesaya+ na-abịa, bụ́ onye a na-akpọ Kraịst.+ Mgbe ọ bụla ọ bịara, ọ ga-agwa anyị ihe niile hoo haa.”
25 Nwaanyị ahụ wee sị ya: “Amaara m na Mesaya+ na-abịa, bụ́ onye a na-akpọ Kraịst.+ Mgbe ọ bụla ọ bịara, ọ ga-agwa anyị ihe niile hoo haa.”