Matiu 26:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ihi na mgbe nwaanyị a tere m mmanụ a na-esi ísì ụtọ n’ahụ́, o tere m ya iji kwadebe m maka olili.+ Mak 14:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 O mere ihe o nwere ike ime; o tere ahụ́ m mmanụ na-esi ísì ụtọ iji kwadebe m tupu oge eruo maka olili m.+ Jọn 19:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 Ya mere, ha buuru ozu Jizọs wee kee ya ákwà ozu, teekwa ya ihe na-esi ísì ụtọ,+ dị nnọọ ka ndị Juu si akwadebe ozu a chọrọ ili eli.
12 N’ihi na mgbe nwaanyị a tere m mmanụ a na-esi ísì ụtọ n’ahụ́, o tere m ya iji kwadebe m maka olili.+
8 O mere ihe o nwere ike ime; o tere ahụ́ m mmanụ na-esi ísì ụtọ iji kwadebe m tupu oge eruo maka olili m.+
40 Ya mere, ha buuru ozu Jizọs wee kee ya ákwà ozu, teekwa ya ihe na-esi ísì ụtọ,+ dị nnọọ ka ndị Juu si akwadebe ozu a chọrọ ili eli.