Jọn 3:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Dịkwa nnọọ ka Mozis weliri agwọ+ elu n’ala ịkpa, otú ahụ ka a na-aghaghị iweli Nwa nke mmadụ elu,+ Jọn 20:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi na ha aghọtabeghị ihe e dere n’Akwụkwọ Nsọ nke kwuru na ọ ghaghị isi ná ndị nwụrụ anwụ bilie.+
14 Dịkwa nnọọ ka Mozis weliri agwọ+ elu n’ala ịkpa, otú ahụ ka a na-aghaghị iweli Nwa nke mmadụ elu,+
9 N’ihi na ha aghọtabeghị ihe e dere n’Akwụkwọ Nsọ nke kwuru na ọ ghaghị isi ná ndị nwụrụ anwụ bilie.+