Matiu 23:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ya mere, ihe niile ha na-agwa+ unu, meenụ ha, debekwanụ ha, kama unu emela ihe ha na-eme,+ n’ihi na ha na-ekwu ma ha adịghị eme. Ndị Filipaị 2:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Nweenụ ụdị echiche a n’ime onwe unu bụ́ nke Kraịst Jizọs nwekwara,+ 1 Pita 2:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 N’eziokwu, a kpọrọ unu ka unu soro ụzọ a, n’ihi na ọbụna Kraịst tara ahụhụ n’ihi unu,+ wee hapụrụ unu ihe nlereanya ka unu wee sochie nzọụkwụ ya anya.+ 1 Jọn 2:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Onye na-asị na ya na ya dị n’otu+ ji ụgwọ ịnọgide na-eje ije dị ka onye ahụ jere.+
3 Ya mere, ihe niile ha na-agwa+ unu, meenụ ha, debekwanụ ha, kama unu emela ihe ha na-eme,+ n’ihi na ha na-ekwu ma ha adịghị eme.
21 N’eziokwu, a kpọrọ unu ka unu soro ụzọ a, n’ihi na ọbụna Kraịst tara ahụhụ n’ihi unu,+ wee hapụrụ unu ihe nlereanya ka unu wee sochie nzọụkwụ ya anya.+