24 Ma unu onwe unu, ka ihe unu nụrụ site ná mmalite dịgide n’ime unu.+ Ọ bụrụ na ihe unu nụrụ site ná mmalite adịgide n’ime unu, unu na Ọkpara ahụ ga-adị n’otu,+ unu na Nna ahụ ga-adịkwa n’otu.+
20 Lee! Eguzo m n’ọnụ ụzọ+ ma na-akụ aka. Ọ bụrụ na onye ọ bụla anụ olu m ma meghee ụzọ,+ m ga-abata n’ụlọ ya ma soro ya rie nri anyasị, ọ ga-esokwa m rie nri.