Jọn 6:56 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 56 Mụ na onye na-eri anụ ahụ́ m ma na-aṅụ ọbara m dị n’otu, ya onwe ya na mụ onwe m dịkwa n’otu.+ 1 Ndị Kọrịnt 12:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Unu bụ ahụ́ nke Kraịst, bụrụkwa akụkụ ahụ́ n’otu n’otu.+ Ndị Kọlọsi 2:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 ebe ọ na-ejidesighị onye bụ́ isi aka ike,+ onye ahụ nke ahụ́ dum si n’aka ya na-eto uto ahụ nke Chineke na-eme ka ọ na-eto,+ ebe a na-enye ya ihe niile, ebe e jikọtakwara ya ọnụ+ site na nkwonkwo na akwara njikọ ya.
19 ebe ọ na-ejidesighị onye bụ́ isi aka ike,+ onye ahụ nke ahụ́ dum si n’aka ya na-eto uto ahụ nke Chineke na-eme ka ọ na-eto,+ ebe a na-enye ya ihe niile, ebe e jikọtakwara ya ọnụ+ site na nkwonkwo na akwara njikọ ya.