1 Jọn 4:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ha sitere n’ụwa;+ ọ bụ ya mere ha ji na-ekwu ihe sitere n’ụwa, ụwa na-egekwa ha ntị.+