Jọn 5:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 ka mmadụ niile wee na-asọpụrụ Ọkpara ya+ dị nnọọ ka ha na-asọpụrụ Nna ya. Onye na-adịghị asọpụrụ Ọkpara ahụ adịghị asọpụrụ Nna ya nke zitere ya.+ 1 Jọn 2:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Onye ọ bụla nke na-agọnahụ Ọkpara ahụ enweghị Nna ahụ.+ Onye nke na-ekwupụta+ Ọkpara ahụ nwekwara Nna ahụ.+
23 ka mmadụ niile wee na-asọpụrụ Ọkpara ya+ dị nnọọ ka ha na-asọpụrụ Nna ya. Onye na-adịghị asọpụrụ Ọkpara ahụ adịghị asọpụrụ Nna ya nke zitere ya.+
23 Onye ọ bụla nke na-agọnahụ Ọkpara ahụ enweghị Nna ahụ.+ Onye nke na-ekwupụta+ Ọkpara ahụ nwekwara Nna ahụ.+