1 Jọn 5:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ bụ onye a bụ onye bịara site na mmiri na ọbara, ya bụ, Jizọs Kraịst; ọ bụghị naanị site na mmiri,+ kama site na mmiri na ọbara.+ Ọ bụkwa mmụọ nsọ+ bụ ihe na-agba àmà, n’ihi na mmụọ ahụ bụ eziokwu ahụ.
6 Ọ bụ onye a bụ onye bịara site na mmiri na ọbara, ya bụ, Jizọs Kraịst; ọ bụghị naanị site na mmiri,+ kama site na mmiri na ọbara.+ Ọ bụkwa mmụọ nsọ+ bụ ihe na-agba àmà, n’ihi na mmụọ ahụ bụ eziokwu ahụ.