Jọn 12:48 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 48 Onye na-eleda m anya, nke na-adịghịkwa anabata ihe m na-ekwu, nwere onye ga-ekpe ya ikpe. Ọ bụ okwu+ m kwuru ga-ekpe ya ikpe n’ụbọchị ikpeazụ; Ọrụ Ndịozi 24:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ma ka ọ na-ekwu okwu banyere ezi omume+ na njide onwe onye+ na ikpe+ nke na-abịanụ, Filiks tụwara ụjọ ma zaa, sị: “Gawagodị, mgbe m nwetakwara ohere kwesịrị ekwesị, m ga-ezi ka a kpọọ gị ọzọ.”
48 Onye na-eleda m anya, nke na-adịghịkwa anabata ihe m na-ekwu, nwere onye ga-ekpe ya ikpe. Ọ bụ okwu+ m kwuru ga-ekpe ya ikpe n’ụbọchị ikpeazụ;
25 Ma ka ọ na-ekwu okwu banyere ezi omume+ na njide onwe onye+ na ikpe+ nke na-abịanụ, Filiks tụwara ụjọ ma zaa, sị: “Gawagodị, mgbe m nwetakwara ohere kwesịrị ekwesị, m ga-ezi ka a kpọọ gị ọzọ.”