Jọn 13:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ma, ebe Jizọs maara tupu ememme ngabiga ahụ na oge awa ya eruwo+ ka ọ pụọ n’ụwa lakwuru Nna ya,+ ọ hụrụ ndị nke ya nọ n’ụwa n’anya,+ ọ hụrụ ha n’anya ruo ọgwụgwụ.
13 Ma, ebe Jizọs maara tupu ememme ngabiga ahụ na oge awa ya eruwo+ ka ọ pụọ n’ụwa lakwuru Nna ya,+ ọ hụrụ ndị nke ya nọ n’ụwa n’anya,+ ọ hụrụ ha n’anya ruo ọgwụgwụ.