Matiu 2:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 O wee biri n’obodo a na-akpọ Nazaret,+ ka e wee mezuo ihe e kwuru site n’ọnụ ndị amụma, sị: “A ga-akpọ ya onye Nazaret.”+ Mak 1:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 sị: “Gịnị jikọrọ anyị na gị, Jizọs onye Nazaret?+ Ị̀ bịara ibibi anyị? Amaara m+ kpọmkwem onye ị bụ, Onye Nsọ+ nke Chineke.”+ Mak 10:47 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 47 Mgbe ọ nụrụ na ọ bụ Jizọs onye Nazaret, ọ malitere iti mkpu, sị: “Jizọs, nwa Devid,+ meere m ebere!”+ Mak 14:67 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 67 mgbe ọ hụrụ Pita ka ọ na-anya ọkụ, o legidere ya anya wee sị: “Gị onwe gị kwa na onye Nazaret, bụ́ Jizọs a, na-anọ.”+
23 O wee biri n’obodo a na-akpọ Nazaret,+ ka e wee mezuo ihe e kwuru site n’ọnụ ndị amụma, sị: “A ga-akpọ ya onye Nazaret.”+
24 sị: “Gịnị jikọrọ anyị na gị, Jizọs onye Nazaret?+ Ị̀ bịara ibibi anyị? Amaara m+ kpọmkwem onye ị bụ, Onye Nsọ+ nke Chineke.”+
47 Mgbe ọ nụrụ na ọ bụ Jizọs onye Nazaret, ọ malitere iti mkpu, sị: “Jizọs, nwa Devid,+ meere m ebere!”+
67 mgbe ọ hụrụ Pita ka ọ na-anya ọkụ, o legidere ya anya wee sị: “Gị onwe gị kwa na onye Nazaret, bụ́ Jizọs a, na-anọ.”+