Mkpughe 18:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 “Ndị na-azụ ahịa+ ihe ndị a, bụ́ ndị nwaanyị ahụ mere ka ha baa ọgaranya, ga-eguzo n’ebe dị anya n’ihi egwu ha na-atụ mmekpa ahụ́ ya, ha ga-akwa ákwá, ruokwa uju,+
15 “Ndị na-azụ ahịa+ ihe ndị a, bụ́ ndị nwaanyị ahụ mere ka ha baa ọgaranya, ga-eguzo n’ebe dị anya n’ihi egwu ha na-atụ mmekpa ahụ́ ya, ha ga-akwa ákwá, ruokwa uju,+