Ọrụ Ndịozi 27:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Anyị banyere n’otu ụgbọ mmiri nke si Adramitiọm, nke chọrọ ịgawa n’ebe ndị dị n’ụsọ osimiri nke ógbè Eshia, anyị wee soro ụgbọ mmiri ahụ gawa, Arịstakọs+ onye Masedonia nke si Tesalonaịka sokwa anyị.
2 Anyị banyere n’otu ụgbọ mmiri nke si Adramitiọm, nke chọrọ ịgawa n’ebe ndị dị n’ụsọ osimiri nke ógbè Eshia, anyị wee soro ụgbọ mmiri ahụ gawa, Arịstakọs+ onye Masedonia nke si Tesalonaịka sokwa anyị.