4 Anyị chọrọ ndị na-eso ụzọ Jizọs wee chọta ha ma nọrọ n’ebe a ruo ụbọchị asaa. Ma site n’ike mmụọ nsọ+ ha gwara Pọl ugboro ugboro ka ọ ghara ịkpa ụkwụ na Jeruselem.
11 o wee bịakwute anyị ma chịrị ájị̀ Pọl, kee onwe ya agbụ, ụkwụ na aka, sị: “Mmụọ nsọ kwuru, sị, ‘Otú a ka ndị Juu ga-eke onye nwe ájị̀ a agbụ+ na Jeruselem ma nyefee+ ya n’aka ndị mba ọzọ.’”