Ọrụ Ndịozi 8:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ma Pita sịrị ya: “Ka gị na ọlaọcha gị laa n’iyi, n’ihi na i chere na ị pụrụ iji ego nweta onyinye nke Chineke na-enye n’efu.+
20 Ma Pita sịrị ya: “Ka gị na ọlaọcha gị laa n’iyi, n’ihi na i chere na ị pụrụ iji ego nweta onyinye nke Chineke na-enye n’efu.+