Ndị Rom 16:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Onye ahụ+ nke pụrụ ime ka unu guzosie ike dị ka ozi ọma m na-ezisa si dị, dịkwa ka nkwusa m na-ekwusa banyere Jizọs Kraịst si dị, dị ka mkpughe e kpughere ihe nzuzo ahụ dị nsọ+ si dị, nke e zoro ezo kemgbe,
25 Onye ahụ+ nke pụrụ ime ka unu guzosie ike dị ka ozi ọma m na-ezisa si dị, dịkwa ka nkwusa m na-ekwusa banyere Jizọs Kraịst si dị, dị ka mkpughe e kpughere ihe nzuzo ahụ dị nsọ+ si dị, nke e zoro ezo kemgbe,