12 Ma mgbe ha kweere n’ihe Filip kwuru, bụ́ onye nọ na-ezisa ozi ọma alaeze Chineke+ na banyere aha Jizọs Kraịst, e mere ha baptizim, ma ndị ikom ma ndị inyom.+
8 Ma Krispọs,+ onyeisi oche nke ụlọ nzukọ ghọrọ onye kwere ekwe n’Onyenwe anyị, otú a kwa ka ọ dị ezinụlọ ya dum. Ọtụtụ n’ime ndị Kọrịnt bụ́ ndị nụrụ ya malitere ikwere nakwa ịbụ ndị e mere baptizim.