Ọrụ Ndịozi 4:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ndịozi ahụ jikwa ike dị ukwuu na-agba àmà banyere mbilite n’ọnwụ nke Onyenwe anyị Jizọs;+ obiọma na-erughịrị mmadụ dịkwasịkwara ha niile nke ukwuu.
33 Ndịozi ahụ jikwa ike dị ukwuu na-agba àmà banyere mbilite n’ọnwụ nke Onyenwe anyị Jizọs;+ obiọma na-erughịrị mmadụ dịkwasịkwara ha niile nke ukwuu.