Matiu 22:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 N’ụbọchị ahụ, ndị Sadusii, bụ́ ndị na-asị na mbilite n’ọnwụ adịghị, bịakwutere ya wee jụọ ya, sị:+
23 N’ụbọchị ahụ, ndị Sadusii, bụ́ ndị na-asị na mbilite n’ọnwụ adịghị, bịakwutere ya wee jụọ ya, sị:+