Ọrụ Ndịozi 9:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Otú ọ dị, Sọl matara banyere nkata ha kpaara ya. Ma ha na-echesikwa ọnụ ụzọ ámá nche ike ma ehihie ma abalị ka ha wee gbuo ya.+
24 Otú ọ dị, Sọl matara banyere nkata ha kpaara ya. Ma ha na-echesikwa ọnụ ụzọ ámá nche ike ma ehihie ma abalị ka ha wee gbuo ya.+