Ọrụ Ndịozi 21:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 na-eti mkpu, sị: “Ndị Izrel, bịanụ nye aka! Onye a bụ nwoke ahụ nke na-akụziri ndị nọ n’ebe niile ihe ka ha na-emegide+ ndị ala anyị na Iwu ahụ, na-emegidekwa ebe a, nke ka nke, ọ kpọbatara ọbụna ndị Grik n’ime ụlọ nsọ, o merụwokwa ebe nsọ a.”+
28 na-eti mkpu, sị: “Ndị Izrel, bịanụ nye aka! Onye a bụ nwoke ahụ nke na-akụziri ndị nọ n’ebe niile ihe ka ha na-emegide+ ndị ala anyị na Iwu ahụ, na-emegidekwa ebe a, nke ka nke, ọ kpọbatara ọbụna ndị Grik n’ime ụlọ nsọ, o merụwokwa ebe nsọ a.”+