1 Pita 3:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Kama doonụ Kraịst nsọ dị ka Onyenwe anyị n’obi unu,+ dịrịnụ njikere mgbe niile ịzara ọnụ unu+ n’ihu onye ọ bụla nke na-ajụ unu ihe mere unu ji nwee olileanya ahụ unu nwere, ma jirinụ obi dị nwayọọ+ na nkwanye ùgwù dị ukwuu na-eme otú ahụ.
15 Kama doonụ Kraịst nsọ dị ka Onyenwe anyị n’obi unu,+ dịrịnụ njikere mgbe niile ịzara ọnụ unu+ n’ihu onye ọ bụla nke na-ajụ unu ihe mere unu ji nwee olileanya ahụ unu nwere, ma jirinụ obi dị nwayọọ+ na nkwanye ùgwù dị ukwuu na-eme otú ahụ.