Ọrụ Ndịozi 24:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ma, mgbe afọ abụọ gafere, Pọshiọs Festọs nọchiri Filiks; ma ebe ọ bụ na Filiks chọrọ inweta ihu ọma+ ndị Juu, ọ hapụrụ Pọl n’agbụ.
27 Ma, mgbe afọ abụọ gafere, Pọshiọs Festọs nọchiri Filiks; ma ebe ọ bụ na Filiks chọrọ inweta ihu ọma+ ndị Juu, ọ hapụrụ Pọl n’agbụ.