Ọrụ Ndịozi 25:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ma mgbe Pọl rịọrọ+ ka a kpọchie ya ruo mgbe Onye Ukwu ga-ekpebi ya, m nyere iwu ka a kpọchie ya ruo mgbe m ga-ezigara ya Siza.” Ọrụ Ndịozi 26:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Agrịpa sịkwara Festọs: “A gaara atọhapụ nwoke a ma a sị na ọ kpọkughị Siza.”+ Ọrụ Ndịozi 28:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ma mgbe ndị Juu nọ na-asị ka a ghara ịhapụ m, ọ dịghị ihe ọzọ m maara m ga-eme karịa ịkpọku+ Siza, ma ọ bụghị n’ihi na m nwere ihe ọ bụla m ga-ebo mba m ebubo na ha mere.
21 Ma mgbe Pọl rịọrọ+ ka a kpọchie ya ruo mgbe Onye Ukwu ga-ekpebi ya, m nyere iwu ka a kpọchie ya ruo mgbe m ga-ezigara ya Siza.”
19 Ma mgbe ndị Juu nọ na-asị ka a ghara ịhapụ m, ọ dịghị ihe ọzọ m maara m ga-eme karịa ịkpọku+ Siza, ma ọ bụghị n’ihi na m nwere ihe ọ bụla m ga-ebo mba m ebubo na ha mere.