Ọrụ Ndịozi 25:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ọ sịrị, “n’ihi ya, ka ndị ike dị n’aka n’etiti unu soro m gbadaa ma bo ya ebubo,+ ma ọ bụrụ na e nwere ihe na-ekwesịghị ekwesị nwoke ahụ mere.”
5 Ọ sịrị, “n’ihi ya, ka ndị ike dị n’aka n’etiti unu soro m gbadaa ma bo ya ebubo,+ ma ọ bụrụ na e nwere ihe na-ekwesịghị ekwesị nwoke ahụ mere.”