1 Jọn 2:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ụmụntakịrị m, m na-edetara unu ihe ndị a ka unu wee ghara ime mmehie.+ Ma, ọ bụrụ na onye ọ bụla emee mmehie, anyị nwere onye na-enyere anyị aka,+ onye ya na Nna anyị nọ, ya bụ, Jizọs Kraịst, onye ezi omume.+
2 Ụmụntakịrị m, m na-edetara unu ihe ndị a ka unu wee ghara ime mmehie.+ Ma, ọ bụrụ na onye ọ bụla emee mmehie, anyị nwere onye na-enyere anyị aka,+ onye ya na Nna anyị nọ, ya bụ, Jizọs Kraịst, onye ezi omume.+