Matiu 2:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 O wee biri n’obodo a na-akpọ Nazaret,+ ka e wee mezuo ihe e kwuru site n’ọnụ ndị amụma, sị: “A ga-akpọ ya onye Nazaret.”+ Ọrụ Ndịozi 3:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Otú ọ dị, Pita sịrị: “Enweghị m ọlaọcha na ọlaedo, ma ihe m nwere ka m na-enye gị:+ N’aha Jizọs Kraịst onye Nazaret,+ jee ije!”+
23 O wee biri n’obodo a na-akpọ Nazaret,+ ka e wee mezuo ihe e kwuru site n’ọnụ ndị amụma, sị: “A ga-akpọ ya onye Nazaret.”+
6 Otú ọ dị, Pita sịrị: “Enweghị m ọlaọcha na ọlaedo, ma ihe m nwere ka m na-enye gị:+ N’aha Jizọs Kraịst onye Nazaret,+ jee ije!”+