Ọrụ Ndịozi 6:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ya mere, okwu Chineke nọ na-eto eto,+ ọnụ ọgụgụ nke ndị na-eso ụzọ Jizọs nọkwa na-amụba nke ukwuu na Jeruselem;+ oké ìgwè ndị nchụàjà+ malitekwara irube isi+ n’okwukwe Ndị Kraịst.
7 Ya mere, okwu Chineke nọ na-eto eto,+ ọnụ ọgụgụ nke ndị na-eso ụzọ Jizọs nọkwa na-amụba nke ukwuu na Jeruselem;+ oké ìgwè ndị nchụàjà+ malitekwara irube isi+ n’okwukwe Ndị Kraịst.