Jenesis 12:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Jehova wee pụta ìhè n’ihu Ebram wee sị: “Ọ bụ mkpụrụ gị+ ka m ga-enye ala a.”+ E mesịa, o wuuru Jehova, bụ́ onye pụtara ìhè n’ihu ya, ebe ịchụàjà n’ebe ahụ. Jenesis 13:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 n’ihi na ala a dum ị na-ele anya, ọ bụ gị na mkpụrụ gị ka m ga-enye ya ruo mgbe a na-akaghị aka.+
7 Jehova wee pụta ìhè n’ihu Ebram wee sị: “Ọ bụ mkpụrụ gị+ ka m ga-enye ala a.”+ E mesịa, o wuuru Jehova, bụ́ onye pụtara ìhè n’ihu ya, ebe ịchụàjà n’ebe ahụ.