Jenesis 13:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ebram wee sị Lọt:+ “Biko, ka mụ na gị nakwa ndị na-azụrụ m anụ na ndị na-azụrụ gị anụ ghara ịnọ na-ese okwu, n’ihi na anyị bụ ụmụnne.+
8 Ebram wee sị Lọt:+ “Biko, ka mụ na gị nakwa ndị na-azụrụ m anụ na ndị na-azụrụ gị anụ ghara ịnọ na-ese okwu, n’ihi na anyị bụ ụmụnne.+