Matiu 3:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Jizọs wee si Galili+ bịakwute Jọn na Jọdan, ka o mee ya baptizim.+ Ọrụ Ndịozi 10:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Unu maara onye a nọ na-ekwu banyere ya na Judia dum, malite na Galili mgbe baptizim nke Jọn kwusara gasịrị,+
37 Unu maara onye a nọ na-ekwu banyere ya na Judia dum, malite na Galili mgbe baptizim nke Jọn kwusara gasịrị,+