Abụ Ọma 110:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 110 Ihe Jehova gwara Onyenwe m bụ:+“Nọdụ ala n’aka nri m+Ruo mgbe m debere ndị iro gị ka ha bụrụ ihe mgbakwasị ụkwụ gị.”+ Matiu 26:64 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 64 Jizọs sịrị+ ya: “Ọ bụ gị kwuru ya.+ Ma ana m asị unu, Site ugbu a+ gaa n’ihu, unu ga-ahụ Nwa nke mmadụ+ ka ọ nọ ọdụ n’aka nri+ nke ike ma na-abịa n’ígwé ojii nke eluigwe.”+
110 Ihe Jehova gwara Onyenwe m bụ:+“Nọdụ ala n’aka nri m+Ruo mgbe m debere ndị iro gị ka ha bụrụ ihe mgbakwasị ụkwụ gị.”+
64 Jizọs sịrị+ ya: “Ọ bụ gị kwuru ya.+ Ma ana m asị unu, Site ugbu a+ gaa n’ihu, unu ga-ahụ Nwa nke mmadụ+ ka ọ nọ ọdụ n’aka nri+ nke ike ma na-abịa n’ígwé ojii nke eluigwe.”+