Matiu 28:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ nọghị n’ebe a, n’ihi na a kpọlitere ya,+ dị ka o kwuru. Bịanụ, lee ebe ọ tọgbọbu. Mak 16:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ sịrị ha: “Ya ejuzila unu anya. Unu na-achọ Jizọs onye Nazaret, bụ́ onye a kpọgidere n’osisi.+ A kpọlitewo ya,+ ọ nọghị n’ebe a. Leenụ ebe e liri ya!+ Ọrụ Ndịozi 1:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Mgbe o kwusịrị ihe ndị a, ka ha nọ na-ele anya, e buliri ya elu,+ ígwé ojii kpuchikwara ya, ha wee ghara ịhụkwa ya anya.+
6 Ọ sịrị ha: “Ya ejuzila unu anya. Unu na-achọ Jizọs onye Nazaret, bụ́ onye a kpọgidere n’osisi.+ A kpọlitewo ya,+ ọ nọghị n’ebe a. Leenụ ebe e liri ya!+
9 Mgbe o kwusịrị ihe ndị a, ka ha nọ na-ele anya, e buliri ya elu,+ ígwé ojii kpuchikwara ya, ha wee ghara ịhụkwa ya anya.+