Levitikọs 23:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Unu ga-agụ ya ruo n’ụbọchị na-esote ụbọchị izu ike nke asaa ahụ, ụbọchị iri ise,+ unu ga-ewetakwara Jehova àjà ọka ọhụrụ.+ Diuterọnọmi 16:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “Izu asaa ka ị ga-agụrụ onwe gị. Ị ga-ebido ịgụ izu asaa+ ahụ malite na mgbe mbụ i ji mma owuwe ihe ubi gbutuo ọka* kwụ ọtọ.
16 Unu ga-agụ ya ruo n’ụbọchị na-esote ụbọchị izu ike nke asaa ahụ, ụbọchị iri ise,+ unu ga-ewetakwara Jehova àjà ọka ọhụrụ.+
9 “Izu asaa ka ị ga-agụrụ onwe gị. Ị ga-ebido ịgụ izu asaa+ ahụ malite na mgbe mbụ i ji mma owuwe ihe ubi gbutuo ọka* kwụ ọtọ.