7 Ma, kama nke ahụ, mgbe ha hụrụ na e nyefere ozi ọma maka ndị a na-ebighị úgwù+ n’aka m,+ dị nnọọ ka e nyefere ozi ọma maka ndị e biri úgwù n’aka Pita+—
7 Ọ bụ n’ihi ịgba àmà a+ ka e ji họpụta m ịbụ onye nkwusa na onyeozi,+ onye ozizi nke ndị mba ọzọ+ n’ihe banyere okwukwe+ na eziokwu—eziokwu ka m na-ekwu,+ ọ bụghị ụgha ka m na-agha.