Ọrụ Ndịozi 4:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ugbu a, Jehova, biko, leba anya n’egwu ha na-eyi anyị,+ nyekwa ndị ohu gị ike ka anyị nọgide na-ekwu okwu gị n’atụghị egwu ọ bụla,+
29 Ugbu a, Jehova, biko, leba anya n’egwu ha na-eyi anyị,+ nyekwa ndị ohu gị ike ka anyị nọgide na-ekwu okwu gị n’atụghị egwu ọ bụla,+