1 Timoti 2:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 kama n’ụzọ kwesịrị ụmụ nwaanyị ndị na-ekwupụta na ha na-asọpụrụ Chineke,+ ya bụ, site n’ezi ọrụ.+