Luk 13:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ya mere, nwaanyị a bụ́ nwa Ebreham,+ onye Setan kere agbụ ruo afọ iri na asatọ, ọ̀ bụ na o kwesịghị ka a tọpụ ya agbụ a n’ụbọchị izu ike?”
16 Ya mere, nwaanyị a bụ́ nwa Ebreham,+ onye Setan kere agbụ ruo afọ iri na asatọ, ọ̀ bụ na o kwesịghị ka a tọpụ ya agbụ a n’ụbọchị izu ike?”