Ọrụ Ndịozi 18:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 O wee hụ otu onye Juu aha ya bụ Akwịla,+ bụ́ onye Pọntọs onye si Ịtali+ bịa n’oge na-adịbeghị anya, nakwa Prisila nwunye ya, n’ihi na Klọdiọs+ nyere ndị Juu niile iwu ka ha pụọ na Rom. Ya mere, ọ gakwuuru ha,
2 O wee hụ otu onye Juu aha ya bụ Akwịla,+ bụ́ onye Pọntọs onye si Ịtali+ bịa n’oge na-adịbeghị anya, nakwa Prisila nwunye ya, n’ihi na Klọdiọs+ nyere ndị Juu niile iwu ka ha pụọ na Rom. Ya mere, ọ gakwuuru ha,